Ọnụ Ọgụgụ 26:55 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 55 Ọ bụ naanị site n’ife nza+ ka a ga-eke ala ahụ. Ha ga-enweta ihe nketa dị ka aha ebo ndị nna ha si dị. Joshụa 18:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ma unu ga-ese ala ahụ n’akwụkwọ ma kee ya ụzọ asaa, wetaranụ m ya ebe a, m ga-efekwara unu nza+ n’ebe a n’ihu Jehova bụ́ Chineke anyị.
55 Ọ bụ naanị site n’ife nza+ ka a ga-eke ala ahụ. Ha ga-enweta ihe nketa dị ka aha ebo ndị nna ha si dị.
6 Ma unu ga-ese ala ahụ n’akwụkwọ ma kee ya ụzọ asaa, wetaranụ m ya ebe a, m ga-efekwara unu nza+ n’ebe a n’ihu Jehova bụ́ Chineke anyị.