1 Samuel 4:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 E bukwaara igbe Chineke,+ ụmụ abụọ Ilaị, bụ́ Họfnaị na Finihas, nwụkwara.+ 1 Samuel 4:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 O wee sị: “Ebube esiwo n’Izrel pụọ gaa ná mba ọzọ,+ n’ihi na e buruwo igbe nke ezi Chineke.”+ Abụ Ọma 78:61 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 61 O wee kwe ka a dọrọ ike ya n’agha,+Kwekwa ka onye mmegide weghara ịma mma ya.+