Ndị Ikpe 17:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’oge ahụ, e nweghị eze ọ bụla n’Izrel.+ Onye ọ bụla na-eme ihe dị ya mma.+ Ndị Ikpe 18:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 N’oge ahụ, e nweghị eze n’Izrel.+ N’oge ahụkwa, ebo Dan+ nọ na-achọgharị ala ha ga-ebi; n’ihi na ruo n’ụbọchị ahụ, ha enwetabeghị ihe nketa n’etiti ebo niile nke Izrel.+ Ndị Ikpe 21:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 N’oge ahụ, e nweghị eze n’Izrel.+ Onye ọ bụla na-eme ihe dị ya mma.+ 1 Samuel 8:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ka oge na-aga, ndị okenye niile nke Izrel+ zukọtara wee bịakwute Samuel na Rema, 1 Samuel 8:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 sị ya: “Lee! Gị onwe gị emewo agadi, ma ụmụ gị adịghị eje ije n’ụzọ i jere. Họpụtara anyị eze+ ga na-ekpe anyị ikpe dị ka mba niile ọzọ.”
18 N’oge ahụ, e nweghị eze n’Izrel.+ N’oge ahụkwa, ebo Dan+ nọ na-achọgharị ala ha ga-ebi; n’ihi na ruo n’ụbọchị ahụ, ha enwetabeghị ihe nketa n’etiti ebo niile nke Izrel.+
5 sị ya: “Lee! Gị onwe gị emewo agadi, ma ụmụ gị adịghị eje ije n’ụzọ i jere. Họpụtara anyị eze+ ga na-ekpe anyị ikpe dị ka mba niile ọzọ.”