Ọnụ Ọgụgụ 22:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Iwe Chineke wee dị ọkụ maka na ọ gawara; mmụọ ozi Jehova wee guzo n’ụzọ iguzogide ya.+ Ọ nọ n’elu nne ịnyịnya ibu ya na-aga, mmadụ abụọ na-ejere ya ozi sokwa ya.
22 Iwe Chineke wee dị ọkụ maka na ọ gawara; mmụọ ozi Jehova wee guzo n’ụzọ iguzogide ya.+ Ọ nọ n’elu nne ịnyịnya ibu ya na-aga, mmadụ abụọ na-ejere ya ozi sokwa ya.