Ndị Ikpe 19:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ọgọ nwoke ahụ, bụ́ nna nwa agbọghọ ahụ, ekweghị ka ọ laa, o wee nọnyere ya ruo ụbọchị atọ; ha wee na-eri ihe oriri, na-aṅụkwa ihe ọṅụṅụ, ọ na-ehikwa n’ebe ahụ.+ 1 Pita 4:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Na-elenụ ibe unu ọbịa n’atamughị ntamu.+
4 Ọgọ nwoke ahụ, bụ́ nna nwa agbọghọ ahụ, ekweghị ka ọ laa, o wee nọnyere ya ruo ụbọchị atọ; ha wee na-eri ihe oriri, na-aṅụkwa ihe ọṅụṅụ, ọ na-ehikwa n’ebe ahụ.+