13 Ugbu a, kpọpụtanụ ndị ikom ahụ,+ bụ́ ndị ahụ na-abaghị n’ihe+ nọ na Gibia,+ ka anyị gbuo ha,+ ka anyị kpochapụkwa ihe ọjọọ n’Izrel.”+ Ma ụmụ Benjamin achọghị ige ntị n’olu ụmụnne ha, bụ́ ụmụ Izrel.+
15 “Lee! N’elu ugwu ka ụkwụ onye na-eweta ozi ọma, bụ́ onye na-ekwusa udo,+ guzo. Juda, mee ememme+ gị dị iche iche. Kwụọ ihe i kwere ná nkwa;+ n’ihi na onye na-abaghị n’ihe agaghị esi na gị+ gafere ọzọ. A ga-ebipụ+ ya kpamkpam.”