Ndị Ikpe 19:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ndị ikom ahụ achọghị ige ya ntị. Nwoke ahụ wee kpọrọ iko ya nwaanyị+ kpọpụtara ha n’èzí; ha na ya wee malite inwe mmekọahụ́,+ ha wee na-emetọ+ ya n’abalị ahụ dum ruo n’ụtụtụ, wee hapụ ya mgbe chi bọwara.
25 Ndị ikom ahụ achọghị ige ya ntị. Nwoke ahụ wee kpọrọ iko ya nwaanyị+ kpọpụtara ha n’èzí; ha na ya wee malite inwe mmekọahụ́,+ ha wee na-emetọ+ ya n’abalị ahụ dum ruo n’ụtụtụ, wee hapụ ya mgbe chi bọwara.