7 Ụmụ ndị ikom Jekọb wee si n’ọhịa lọta ozugbo ha nụrụ ya; ndị ikom ahụ wee nwee mwute na mmụọ ha, ha wee wee oké iwe,+ n’ihi na o mere ihe nzuzu na-eweta ihere megide Izrel n’idina ada Jekọb,+ ebe a na-ekwesịghị ime ihe dị otú ahụ eme.+
23 Onye ahụ nwe ụlọ wee gakwuru ha, sị ha:+ “Ee e, ụmụnne m,+ biko, unu emela ihe ọjọọ ọ bụla, ebe ọ bụ na nwoke a batara n’ụlọ m. Unu emela ihe nzuzu a na-eme ihere.+
25 Ndị ikom ahụ achọghị ige ya ntị. Nwoke ahụ wee kpọrọ iko ya nwaanyị+ kpọpụtara ha n’èzí; ha na ya wee malite inwe mmekọahụ́,+ ha wee na-emetọ+ ya n’abalị ahụ dum ruo n’ụtụtụ, wee hapụ ya mgbe chi bọwara.