Ndị Ikpe 20:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ụmụ Benjamin wee si na Gibia+ pụta, laa puku ndị ikom iri abụọ na puku abụọ bụ́ ndị Izrel n’iyi n’ụbọchị ahụ.+ Ndị Ikpe 20:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Benjamin wee si na Gibia pụta izute ha n’ụbọchị nke abụọ ma laa puku mmadụ iri na asatọ ọzọ n’etiti ụmụ Izrel n’iyi,+ ha niile bụcha ndị na-ebu mma agha.+
21 Ụmụ Benjamin wee si na Gibia+ pụta, laa puku ndị ikom iri abụọ na puku abụọ bụ́ ndị Izrel n’iyi n’ụbọchị ahụ.+
25 Benjamin wee si na Gibia pụta izute ha n’ụbọchị nke abụọ ma laa puku mmadụ iri na asatọ ọzọ n’etiti ụmụ Izrel n’iyi,+ ha niile bụcha ndị na-ebu mma agha.+