Diuterọnọmi 13:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 ị ga-ejirịrị ihu mma agha gbuo ndị bi n’obodo ahụ.+ Jiri ihu mma agha bibie+ ya na ihe ọ bụla nọ n’ime ya nakwa anụ ụlọ ya. Ndị Ikpe 20:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Puku ndị ikom iri a họrọ ahọ n’etiti Izrel dum wee bịarute n’ihu Gibia, ọgụ ahụ wee kpụrụ ọkụ n’ọnụ; ma ndị Benjamin amaghị na ọdachi+ na-aga ịdakwasị ha.
15 ị ga-ejirịrị ihu mma agha gbuo ndị bi n’obodo ahụ.+ Jiri ihu mma agha bibie+ ya na ihe ọ bụla nọ n’ime ya nakwa anụ ụlọ ya.
34 Puku ndị ikom iri a họrọ ahọ n’etiti Izrel dum wee bịarute n’ihu Gibia, ọgụ ahụ wee kpụrụ ọkụ n’ọnụ; ma ndị Benjamin amaghị na ọdachi+ na-aga ịdakwasị ha.