Ndị Ikpe 3:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ụmụ Izrel wee malite ịkpọku Jehova ka o nyere ha aka.+ Jehova wee nye ụmụ Izrel onye nzọpụta+ ka o wee zọpụta ha, ya bụ, Ọtniel+ nwa Kinaz,+ nwanne Keleb nke nta.+ 1 Samuel 12:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Jehova wee zipụ Jerọbel+ na Bidan na Jefta+ na Samuel+ wee napụta unu n’aka ndị iro unu gbaa gburugburu, ka unu wee biri n’obi iru ala.+
9 Ụmụ Izrel wee malite ịkpọku Jehova ka o nyere ha aka.+ Jehova wee nye ụmụ Izrel onye nzọpụta+ ka o wee zọpụta ha, ya bụ, Ọtniel+ nwa Kinaz,+ nwanne Keleb nke nta.+
11 Jehova wee zipụ Jerọbel+ na Bidan na Jefta+ na Samuel+ wee napụta unu n’aka ndị iro unu gbaa gburugburu, ka unu wee biri n’obi iru ala.+