Ndị Ikpe 1:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ifrem achụpụghịkwa ndị Kenan bi na Giza, kama ndị Kenan bi na Giza n’etiti ha.+ Abụ Ọma 106:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Ha alaghị ndị dị iche iche n’iyi,+Dị ka Jehova gwara ha.+