Ọpụpụ 17:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ndị Amalek+ wee bịa buso Izrel agha na Refidim.+ Ndị Ikpe 6:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 O wee ruo na, ọ bụrụ na Izrel aghaa mkpụrụ,+ ndị Midian na ndị Amalek+ na ndị si n’Ebe Ọwụwa Anyanwụ+ na-agbagote, ee, ha na-agbagote buso ha agha. Abụ Ọma 83:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Gibal na Amọn+ na Amalek,Filistia+ tinyere ndị bi na Taya.+
3 O wee ruo na, ọ bụrụ na Izrel aghaa mkpụrụ,+ ndị Midian na ndị Amalek+ na ndị si n’Ebe Ọwụwa Anyanwụ+ na-agbagote, ee, ha na-agbagote buso ha agha.