Ndị Ikpe 20:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 N’ime ndị agha a niile e nwere narị mmadụ asaa a họrọ ahọ bụ́ ndị na-eme aka ekpe.+ Onye ọ bụla n’ime ha na-eji nkume+ agbata ihe há ka otu ntutu isi, ha adịghị agbajọ. 1 Ihe E Mere 12:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 ha na-eji ụta, ha na-eji ma aka nri ma aka ekpe+ agbapụ nkume+ ma ọ bụ agbapụ akụ́+ n’ụta ha.+ Ha bụ ụmụnne Sọl, ndị ebo Benjamin.
16 N’ime ndị agha a niile e nwere narị mmadụ asaa a họrọ ahọ bụ́ ndị na-eme aka ekpe.+ Onye ọ bụla n’ime ha na-eji nkume+ agbata ihe há ka otu ntutu isi, ha adịghị agbajọ.
2 ha na-eji ụta, ha na-eji ma aka nri ma aka ekpe+ agbapụ nkume+ ma ọ bụ agbapụ akụ́+ n’ụta ha.+ Ha bụ ụmụnne Sọl, ndị ebo Benjamin.