Ndị Ikpe 5:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ụbọchị Shamga+ nwa Enat,N’ụbọchị Jeel,+ e nweghị ndị na-aga n’ụzọ,Ndị njem ndị na-aga n’okporo ụzọ na-aga nkọnkọ nkọnkọ.+ Ndị Ikpe 5:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 N’ime ndị inyom niile, Jeel+ nwunye Hiba onye Kenaịt+ ga-abụ onye a gọziri agọzi karịsịa,N’ime ndị inyom bi n’ụlọikwuu, ọ ga-abụ onye a gọziri agọzi karịsịa.+
6 N’ụbọchị Shamga+ nwa Enat,N’ụbọchị Jeel,+ e nweghị ndị na-aga n’ụzọ,Ndị njem ndị na-aga n’okporo ụzọ na-aga nkọnkọ nkọnkọ.+
24 N’ime ndị inyom niile, Jeel+ nwunye Hiba onye Kenaịt+ ga-abụ onye a gọziri agọzi karịsịa,N’ime ndị inyom bi n’ụlọikwuu, ọ ga-abụ onye a gọziri agọzi karịsịa.+