Ọnụ Ọgụgụ 32:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Ụmụ Ruben+ na ụmụ Gad+ wee nwee ìgwè anụ ụlọ, anụ ụlọ ha dị nnọọ ọtụtụ n’ezie. Ha wee hụ ala Jeza+ na ala Gilied, ma, lee! ọ bụ ebe ịzụ anụ ụlọ. Ọnụ Ọgụgụ 32:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Wuoronụ onwe unu obodo maka ụmụntakịrị unu, jirikwanụ nkume gbaara ìgwè ewu na atụrụ unu ogige, meekwanụ ihe si n’ọnụ unu pụta.”+
32 Ụmụ Ruben+ na ụmụ Gad+ wee nwee ìgwè anụ ụlọ, anụ ụlọ ha dị nnọọ ọtụtụ n’ezie. Ha wee hụ ala Jeza+ na ala Gilied, ma, lee! ọ bụ ebe ịzụ anụ ụlọ.
24 Wuoronụ onwe unu obodo maka ụmụntakịrị unu, jirikwanụ nkume gbaara ìgwè ewu na atụrụ unu ogige, meekwanụ ihe si n’ọnụ unu pụta.”+