Ilu 7:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ihi na m si na windo na mpio+ ụlọ m ledata anya, Abụ Solomọn 2:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Onye m hụrụ n’anya yiri nne mgbada+ ma ọ bụ nwa oké ele. Lee! Ọ bụ ya guzo n’azụ mgbidi anyị, si na windo na-elebata anya, sikwa na mpio ụlọ na-enyobata anya.+
9 Onye m hụrụ n’anya yiri nne mgbada+ ma ọ bụ nwa oké ele. Lee! Ọ bụ ya guzo n’azụ mgbidi anyị, si na windo na-elebata anya, sikwa na mpio ụlọ na-enyobata anya.+