Joshụa 1:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ọ̀ kwa m nyere gị iwu?+ Nwee obi ike, dịkwa ike. Amala jijiji, atụkwala ụjọ,+ n’ihi na Jehova bụ́ Chineke gị nọnyeere gị ebe ọ bụla ị na-aga.”+ Ndị Ikpe 4:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 O wee zie ozi ka a gaa Kidesh-naftalaị+ kpọọ Berak+ nwa Abinoam, o wee sị ya: “Ọ̀ bụ na Jehova bụ́ Chineke Izrel enyeghị gị iwu, sị, ‘Gaa gbasaa onwe gị n’Ugwu Tebọ,+ sikwa n’etiti ụmụ Naftalaị+ nakwa n’etiti ụmụ Zebulọn+ kpọrọ puku ndị ikom iri’? Ndị Rom 8:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Gịnịzi ka anyị ga-ekwu banyere ihe ndị a? Ọ bụrụ na Chineke nọnyeere anyị, ònye ga-emegide anyị?+
9 Ọ̀ kwa m nyere gị iwu?+ Nwee obi ike, dịkwa ike. Amala jijiji, atụkwala ụjọ,+ n’ihi na Jehova bụ́ Chineke gị nọnyeere gị ebe ọ bụla ị na-aga.”+
6 O wee zie ozi ka a gaa Kidesh-naftalaị+ kpọọ Berak+ nwa Abinoam, o wee sị ya: “Ọ̀ bụ na Jehova bụ́ Chineke Izrel enyeghị gị iwu, sị, ‘Gaa gbasaa onwe gị n’Ugwu Tebọ,+ sikwa n’etiti ụmụ Naftalaị+ nakwa n’etiti ụmụ Zebulọn+ kpọrọ puku ndị ikom iri’?