Jenesis 18:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ebreham wee gbaga n’ebe ìgwè ehi ya nọ wee kpụrụ nwa oké ehi dị mma nke anụ ya na-akabeghị aka kpụnye onye na-ejere ya ozi, o wee mee ọsọ ọsọ kwadebe ya.+
7 Ebreham wee gbaga n’ebe ìgwè ehi ya nọ wee kpụrụ nwa oké ehi dị mma nke anụ ya na-akabeghị aka kpụnye onye na-ejere ya ozi, o wee mee ọsọ ọsọ kwadebe ya.+