1 Ndị Eze 18:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 O wee ruo n’ehihie na Ịlaịja malitere ịkwa ha emo,+ sị: “Kpọkusienụ ya ike, n’ihi na chi ka ọ bụ;+ n’ihi na ọ ghaghị ịbụ na o nwere ihe na-echegbu ya, nsị na-akpakwa ya,+ o wee gawa mposi.+ Ma ọ bụ, ọ pụrụ ịbụ na ọ na-arahụ ụra, kwesịkwa iteta!”+
27 O wee ruo n’ehihie na Ịlaịja malitere ịkwa ha emo,+ sị: “Kpọkusienụ ya ike, n’ihi na chi ka ọ bụ;+ n’ihi na ọ ghaghị ịbụ na o nwere ihe na-echegbu ya, nsị na-akpakwa ya,+ o wee gawa mposi.+ Ma ọ bụ, ọ pụrụ ịbụ na ọ na-arahụ ụra, kwesịkwa iteta!”+