Joshụa 6:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ndị nchụàjà asaa ga-eji opi asaa e ji mpi ebule mee, na-aga n’ihu Igbe ahụ. N’ụbọchị nke asaa, unu ga-aga obodo ahụ gburugburu ugboro asaa, ndị nchụàjà ahụ ga na-afụkwa opi ndị ahụ.+ Ndị Ikpe 3:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 O wee ruo na mgbe o rutere ebe ahụ, ọ malitere ịfụ opi+ n’ógbè Ifrem bụ́ ugwu ugwu;+ ụmụ Izrel wee si n’ógbè ahụ bụ́ ugwu ugwu soro ya gbadaa, ya abụrụ onye ndú ha.
4 Ndị nchụàjà asaa ga-eji opi asaa e ji mpi ebule mee, na-aga n’ihu Igbe ahụ. N’ụbọchị nke asaa, unu ga-aga obodo ahụ gburugburu ugboro asaa, ndị nchụàjà ahụ ga na-afụkwa opi ndị ahụ.+
27 O wee ruo na mgbe o rutere ebe ahụ, ọ malitere ịfụ opi+ n’ógbè Ifrem bụ́ ugwu ugwu;+ ụmụ Izrel wee si n’ógbè ahụ bụ́ ugwu ugwu soro ya gbadaa, ya abụrụ onye ndú ha.