Joshụa 6:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ndị nchụàjà asaa ga-eji opi asaa e ji mpi ebule mee, na-aga n’ihu Igbe ahụ. N’ụbọchị nke asaa, unu ga-aga obodo ahụ gburugburu ugboro asaa, ndị nchụàjà ahụ ga na-afụkwa opi ndị ahụ.+ Ndị Ikpe 7:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Mgbe m fụrụ opi, mụ na ndị mụ na ha so, fụọkwanụ opi unu gburugburu ebe ndị ahụ mara ụlọikwuu,+ sịkwanụ, ‘Ọ bụ nke Jehova+ na nke Gidiọn!’”
4 Ndị nchụàjà asaa ga-eji opi asaa e ji mpi ebule mee, na-aga n’ihu Igbe ahụ. N’ụbọchị nke asaa, unu ga-aga obodo ahụ gburugburu ugboro asaa, ndị nchụàjà ahụ ga na-afụkwa opi ndị ahụ.+
18 Mgbe m fụrụ opi, mụ na ndị mụ na ha so, fụọkwanụ opi unu gburugburu ebe ndị ahụ mara ụlọikwuu,+ sịkwanụ, ‘Ọ bụ nke Jehova+ na nke Gidiọn!’”