Jenesis 29:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 E mesịa, Leban sịrị ya: “N’ezie, mụ na gị bụ otu ọkpụkpụ na otu anụ ahụ́.”+ Ya na ya wee bie otu ọnwa zuru ezu. 1 Ihe E Mere 11:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ka oge na-aga, ndị Izrel niile+ zukọtara wee bịakwute Devid n’ime Hibrọn,+ sị: “Lee! Anyị na gị bụ otu ọkpụkpụ na otu anụ ahụ́.+
14 E mesịa, Leban sịrị ya: “N’ezie, mụ na gị bụ otu ọkpụkpụ na otu anụ ahụ́.”+ Ya na ya wee bie otu ọnwa zuru ezu.
11 Ka oge na-aga, ndị Izrel niile+ zukọtara wee bịakwute Devid n’ime Hibrọn,+ sị: “Lee! Anyị na gị bụ otu ọkpụkpụ na otu anụ ahụ́.+