Jenesis 35:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ha wee nye Jekọb chi ndị mba ọzọ niile ha ji,+ chịnyekwa ya ọla ntị ha kwụ ná ntị, Jekọb wee lie+ ha n’okpuru nnukwu osisi nke dị nso na Shikem. Joshụa 24:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Jọshụa wee dee okwu ndị a n’akwụkwọ iwu Chineke,+ werekwa nnukwu nkume+ guzobe n’ebe ahụ n’okpuru osisi gbara agba+ nke dị n’akụkụ ebe nsọ Jehova.
4 Ha wee nye Jekọb chi ndị mba ọzọ niile ha ji,+ chịnyekwa ya ọla ntị ha kwụ ná ntị, Jekọb wee lie+ ha n’okpuru nnukwu osisi nke dị nso na Shikem.
26 Jọshụa wee dee okwu ndị a n’akwụkwọ iwu Chineke,+ werekwa nnukwu nkume+ guzobe n’ebe ahụ n’okpuru osisi gbara agba+ nke dị n’akụkụ ebe nsọ Jehova.