Ndị Ikpe 9:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ka oge na-aga, Abimelek+ nwa Jerọbel gakwuuru ụmụnne nne ya na Shikem+ wee malite ịgwa ha na ezinụlọ dum nke nna nne ya okwu, sị:
9 Ka oge na-aga, Abimelek+ nwa Jerọbel gakwuuru ụmụnne nne ya na Shikem+ wee malite ịgwa ha na ezinụlọ dum nke nna nne ya okwu, sị: