Abụ Ọma 104:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Na mmanya nke na-eme ka obi mmadụ ṅụrịa ọṅụ,+Iji mee ka ihu mmadụ na-egbu maramara n’ihi mmanụ,+Nakwa nri nke na-enye obi mmadụ ume.+ Ilu 31:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Nyenụ onye na-aga ịla n’iyi mmanya na-egbu egbu,+ nyekwanụ ndị ihe na-ewute ná mkpụrụ obi mmanya.+ Ekliziastis 2:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Eji m obi m mee nnyocha site n’iji mmanya+ mee onwe m obi ụtọ, mgbe m ji amamihe+ na-eduzi obi m, ọbụna izuzu nzuzu ruo mgbe m hụrụ uru ụmụ mmadụ ritere n’ihe ha ji ụbọchị ndụ+ ha mee n’okpuru eluigwe. Ekliziastis 10:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ihe oriri na-eme ka ndị ọrụ na-achị ọchị, mmanya na-emekwa ka ndụ bụrụ ihe obi ụtọ;+ ma ego na-egbo mkpa niile.+
15 Na mmanya nke na-eme ka obi mmadụ ṅụrịa ọṅụ,+Iji mee ka ihu mmadụ na-egbu maramara n’ihi mmanụ,+Nakwa nri nke na-enye obi mmadụ ume.+
3 Eji m obi m mee nnyocha site n’iji mmanya+ mee onwe m obi ụtọ, mgbe m ji amamihe+ na-eduzi obi m, ọbụna izuzu nzuzu ruo mgbe m hụrụ uru ụmụ mmadụ ritere n’ihe ha ji ụbọchị ndụ+ ha mee n’okpuru eluigwe.
19 Ihe oriri na-eme ka ndị ọrụ na-achị ọchị, mmanya na-emekwa ka ndụ bụrụ ihe obi ụtọ;+ ma ego na-egbo mkpa niile.+