Ọpụpụ 23:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 “Mee ka okwu ụgha dị anya n’ebe ị nọ.+ Egbukwala onye aka ya dị ọcha na onye ezi omume, n’ihi na agaghị m akpọ onye ajọ omume onye ezi omume.+ Ndị Ikpe 9:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ụmụnne nne ya wee malite ikwu ihe ndị a banyere ya ná ntị ndị niile nwe ala Shikem, obi ha wee dị n’ebe Abimelek+ nọ, n’ihi na ha sịrị: “Ọ bụ nwanne anyị.”+
7 “Mee ka okwu ụgha dị anya n’ebe ị nọ.+ Egbukwala onye aka ya dị ọcha na onye ezi omume, n’ihi na agaghị m akpọ onye ajọ omume onye ezi omume.+
3 Ụmụnne nne ya wee malite ikwu ihe ndị a banyere ya ná ntị ndị niile nwe ala Shikem, obi ha wee dị n’ebe Abimelek+ nọ, n’ihi na ha sịrị: “Ọ bụ nwanne anyị.”+