Joshụa 17:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Jọshụa wee sị ha: “Ọ bụrụ na unu dị ọtụtụ, gbagoonụ n’oké ọhịa, jirikwanụ aka unu sụọ ebe ahụ, n’ala ndị Perizaịt+ na ndị Refeyim,+ ebe ọ bụ na ógbè Ifrem bụ́ ugwu ugwu+ abaghị unu.”
15 Jọshụa wee sị ha: “Ọ bụrụ na unu dị ọtụtụ, gbagoonụ n’oké ọhịa, jirikwanụ aka unu sụọ ebe ahụ, n’ala ndị Perizaịt+ na ndị Refeyim,+ ebe ọ bụ na ógbè Ifrem bụ́ ugwu ugwu+ abaghị unu.”