Ndị Ikpe 5:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Unu ndị na-agba nne ịnyịnya ibu na-acha ọbara ọbara,+Unu ndị na-anọdụ na kapet ọma,Unu ndị na-eje ije n’okporo ụzọ,Tụgharịanụ uche!+ Ndị Ikpe 12:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 O wee mụọ ụmụ ndị ikom iri anọ na ụmụ ụmụ iri atọ bụ́ ndị na-agba ịnyịnya ibu iri asaa tojuru etoju.+ O wee kpee Izrel ikpe ruo afọ asatọ.
10 Unu ndị na-agba nne ịnyịnya ibu na-acha ọbara ọbara,+Unu ndị na-anọdụ na kapet ọma,Unu ndị na-eje ije n’okporo ụzọ,Tụgharịanụ uche!+
14 O wee mụọ ụmụ ndị ikom iri anọ na ụmụ ụmụ iri atọ bụ́ ndị na-agba ịnyịnya ibu iri asaa tojuru etoju.+ O wee kpee Izrel ikpe ruo afọ asatọ.