Abụ Ákwá 3:44 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 44 I jiriwo ígwé ojii gbochie anyị ịbịakwute gị,+ ka ekpere ghara ịgafe ya.+ Maịka 3:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 N’oge ahụ, ha ga-akpọku Jehova maka enyemaka, ma ọ gaghị aza ha.+ Ọ ga-ewepụ ihu ya n’ebe ha nọ n’oge ahụ,+ n’ihi ihe ọjọọ ha mere.+
4 N’oge ahụ, ha ga-akpọku Jehova maka enyemaka, ma ọ gaghị aza ha.+ Ọ ga-ewepụ ihu ya n’ebe ha nọ n’oge ahụ,+ n’ihi ihe ọjọọ ha mere.+