Jenesis 31:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 O wee gbapụ, o bilikwara gafee Osimiri Yufretis,+ ya na ihe niile o nwere. Mgbe e mesịrị, o chere ihu n’ógbè Gilied bụ́ ugwu ugwu.+ Ọnụ Ọgụgụ 32:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Mozis wee sị ha: “Ọ bụrụ na ụmụ Gad na ụmụ Ruben, onye ọ bụla a kwadebere ịga agha,+ esoro unu gabiga Jọdan n’ihu Jehova, e wee merie ala ahụ n’ihu unu, unu ga-enye ha ala Gilied ka ọ bụrụ nke ha.+
21 O wee gbapụ, o bilikwara gafee Osimiri Yufretis,+ ya na ihe niile o nwere. Mgbe e mesịrị, o chere ihu n’ógbè Gilied bụ́ ugwu ugwu.+
29 Mozis wee sị ha: “Ọ bụrụ na ụmụ Gad na ụmụ Ruben, onye ọ bụla a kwadebere ịga agha,+ esoro unu gabiga Jọdan n’ihu Jehova, e wee merie ala ahụ n’ihu unu, unu ga-enye ha ala Gilied ka ọ bụrụ nke ha.+