-
Ndị Ikpe 12:7Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
7 Jefta wee kpee Izrel ikpe ruo afọ isii, e mesịa, Jefta onye Gilied nwụrụ, e wee lie ya n’obodo ya nke dị na Gilied.
-