Ndị Ikpe 11:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Jefta wee gbaa ọsọ n’ihi ụmụnne ya ma jee biri n’ala Tọb.+ Ndị na-enweghị ihe ha na-arụ wee na-abịakwute Jefta, ha na-esokwa ya eje ọgụ.+
3 Jefta wee gbaa ọsọ n’ihi ụmụnne ya ma jee biri n’ala Tọb.+ Ndị na-enweghị ihe ha na-arụ wee na-abịakwute Jefta, ha na-esokwa ya eje ọgụ.+