Ọnụ Ọgụgụ 21:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 N’ihi na Heshbọn bụ obodo Saịhọn.+ Ọ bụ ya bụ eze ndị Amọraịt,+ ọ bụkwa ya busoro eze Moab agha n’oge gara aga wee nara ya ala ya niile ruo Anọn.+ Nehemaya 9:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 “I wee nye ha alaeze dị iche iche+ na ndị dị iche iche, keekwa ha ná mpaghara ná mpaghara;+ ha wee nweta ala nke Saịhọn,+ bụ́ ala nke eze Heshbọn,+ nakwa ala nke Ọg+ eze Beshan.+
26 N’ihi na Heshbọn bụ obodo Saịhọn.+ Ọ bụ ya bụ eze ndị Amọraịt,+ ọ bụkwa ya busoro eze Moab agha n’oge gara aga wee nara ya ala ya niile ruo Anọn.+
22 “I wee nye ha alaeze dị iche iche+ na ndị dị iche iche, keekwa ha ná mpaghara ná mpaghara;+ ha wee nweta ala nke Saịhọn,+ bụ́ ala nke eze Heshbọn,+ nakwa ala nke Ọg+ eze Beshan.+