Ọnụ Ọgụgụ 22:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Belak+ nwa Zipọ wee hụ ihe niile Izrel mere ndị Amọraịt. Diuterọnọmi 23:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 “Onye Amọn ma ọ bụ onye Moab ọ bụla agaghị abata n’ọgbakọ Jehova.+ Nwa ya ọ bụla, ọbụna ruo n’ọgbọ nke iri, agaghị abata n’ọgbakọ Jehova ruo mgbe a na-akaghị aka, Joshụa 24:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Belak nwa Zipọ,+ bụ́ eze Moab, biliri wee buso Izrel agha.+ O wee gaa kpọta Belam nwa Biọ ka ọ kọchaa unu.+
3 “Onye Amọn ma ọ bụ onye Moab ọ bụla agaghị abata n’ọgbakọ Jehova.+ Nwa ya ọ bụla, ọbụna ruo n’ọgbọ nke iri, agaghị abata n’ọgbakọ Jehova ruo mgbe a na-akaghị aka,
9 Belak nwa Zipọ,+ bụ́ eze Moab, biliri wee buso Izrel agha.+ O wee gaa kpọta Belam nwa Biọ ka ọ kọchaa unu.+