Ndị Ikpe 13:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ka oge na-aga, mmụọ ozi Jehova pụtara ìhè n’ihu nwaanyị ahụ+ wee sị ya: “Lee, ị bụ nwaanyị aga, ị mụtaghịkwa nwa. Ma ị ga-atụrụ ime mụọ nwa nwoke.+
3 Ka oge na-aga, mmụọ ozi Jehova pụtara ìhè n’ihu nwaanyị ahụ+ wee sị ya: “Lee, ị bụ nwaanyị aga, ị mụtaghịkwa nwa. Ma ị ga-atụrụ ime mụọ nwa nwoke.+