Jenesis 17:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ebram wee gbuo ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala,+ Chineke wee gaa n’ihu ịgwa ya, sị: 1 Ihe E Mere 21:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Mgbe Devid leliri anya, ọ hụrụ mmụọ ozi Jehova+ ka o guzo n’agbata eluigwe na ụwa ma tụdo Jeruselem mma agha ya ọ mịpụtara amịpụta;+ Devid na ndị okenye, bụ́ ndị yi ákwà iru uju,+ wee gbuo ikpere n’ala ozugbo, kpudo ihu n’ala.+ Matiu 17:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Mgbe ha nụrụ ihe a, ndị na-eso ụzọ ya gburu ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala, oké egwu wee tụọ ha.+
16 Mgbe Devid leliri anya, ọ hụrụ mmụọ ozi Jehova+ ka o guzo n’agbata eluigwe na ụwa ma tụdo Jeruselem mma agha ya ọ mịpụtara amịpụta;+ Devid na ndị okenye, bụ́ ndị yi ákwà iru uju,+ wee gbuo ikpere n’ala ozugbo, kpudo ihu n’ala.+