Ndị Ikpe 13:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ka oge na-aga, mmụọ Jehova+ malitere ịkpa ike n’ahụ́ ya, na Mehane-dan+ nke dị n’agbata Zora+ na Eshtaọl.+ Zekaraya 4:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 O wee sị m: “Nke a bụ ihe Jehova gwara Zerọbabel, ‘“Ọ bụghị site n’ụsụụ ndị agha,+ ọ bụghịkwa site n’ike,+ kama ọ bụ site na mmụọ m,”+ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru.
25 Ka oge na-aga, mmụọ Jehova+ malitere ịkpa ike n’ahụ́ ya, na Mehane-dan+ nke dị n’agbata Zora+ na Eshtaọl.+
6 O wee sị m: “Nke a bụ ihe Jehova gwara Zerọbabel, ‘“Ọ bụghị site n’ụsụụ ndị agha,+ ọ bụghịkwa site n’ike,+ kama ọ bụ site na mmụọ m,”+ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru.