Ndị Ikpe 14:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ma ọ nọ na-ebesara ya ákwá ruo ụbọchị asaa a nọ na-emere ha oriri, o wee ruo n’ụbọchị nke asaa na ọ kọọrọ ya, n’ihi na ọ nọ na-enye ya nsogbu.+ O wee gaa gwa ndị ya ilu ahụ.+ Maịka 7:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Unu enwela okwukwe n’ebe enyi unu nọ. Unu atụkwasịla enyi ọma unu obi.+ Kpachara anya n’ihe i ji ọnụ gị na-ekwu ná ntị nwaanyị nke dina gị n’obi.+
17 Ma ọ nọ na-ebesara ya ákwá ruo ụbọchị asaa a nọ na-emere ha oriri, o wee ruo n’ụbọchị nke asaa na ọ kọọrọ ya, n’ihi na ọ nọ na-enye ya nsogbu.+ O wee gaa gwa ndị ya ilu ahụ.+
5 Unu enwela okwukwe n’ebe enyi unu nọ. Unu atụkwasịla enyi ọma unu obi.+ Kpachara anya n’ihe i ji ọnụ gị na-ekwu ná ntị nwaanyị nke dina gị n’obi.+