1 Ndị Eze 22:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Otú ọ dị, Jehọshafat sịrị eze Izrel: “Biko, burugodị ụzọ jụta+ ihe Jehova ga-ekwu.”