Ndị Ikpe 18:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ma ha buuru ihe ahụ Maịka mere, kpọrọkwa onye nchụàjà+ ahụ nke bụ́ onye nchụàjà ya, ha wee na-aga Leyish,+ ka ha gaa buso ndị nọ jụụ ma tụsara ahụ́ agha.+ Ha wee jiri ihu mma agha+ gbuo ha, gbaakwa obodo ha ọkụ.+
27 Ma ha buuru ihe ahụ Maịka mere, kpọrọkwa onye nchụàjà+ ahụ nke bụ́ onye nchụàjà ya, ha wee na-aga Leyish,+ ka ha gaa buso ndị nọ jụụ ma tụsara ahụ́ agha.+ Ha wee jiri ihu mma agha+ gbuo ha, gbaakwa obodo ha ọkụ.+