Ndị Ikpe 17:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Maịka nyekwara onye Livaị ahụ ikike,+ ka nwa okorobịa ahụ wee ghọọrọ ya onye nchụàjà+ ma biri n’ụlọ Maịka. Ndị Ikpe 18:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 O wee sị ha: “Lekwa lekwa ihe Maịka meere m ka o wee goo m ọrụ,+ ka m wee ghọọrọ ya onye nchụàjà.+
12 Maịka nyekwara onye Livaị ahụ ikike,+ ka nwa okorobịa ahụ wee ghọọrọ ya onye nchụàjà+ ma biri n’ụlọ Maịka.