Rut 3:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 O wee sị: “Ònye ka ị bụ?” O wee sị: “Abụ m Rut ohu gị nwaanyị, gbasaa uwe mwụda gị kpuchie ohu gị nwaanyị, n’ihi na ọ bụ gị ga-agbara m.”+ Rut 4:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Boaz wee sị: “Ụbọchị ị zụrụ Neomi ala ahụ, ọ bụkwa Rut nwaanyị Moab, bụ́ nwunye nwoke ahụ nwụrụ anwụ, ka ị ga-azụ ya ka i mee ka aha nwoke ahụ nwụrụ anwụ dịgide n’ihe nketa ya.”+ Matiu 22:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 “Onye Ozizi, Mozis sịrị, ‘Ọ bụrụ na mmadụ anwụọ n’amụtaghị ụmụ, nwanne ya nwoke aghaghị ịkpọrọ nwunye ya lụwa wee mụtara nwanne ya nwoke nwa.’+
9 O wee sị: “Ònye ka ị bụ?” O wee sị: “Abụ m Rut ohu gị nwaanyị, gbasaa uwe mwụda gị kpuchie ohu gị nwaanyị, n’ihi na ọ bụ gị ga-agbara m.”+
5 Boaz wee sị: “Ụbọchị ị zụrụ Neomi ala ahụ, ọ bụkwa Rut nwaanyị Moab, bụ́ nwunye nwoke ahụ nwụrụ anwụ, ka ị ga-azụ ya ka i mee ka aha nwoke ahụ nwụrụ anwụ dịgide n’ihe nketa ya.”+
24 “Onye Ozizi, Mozis sịrị, ‘Ọ bụrụ na mmadụ anwụọ n’amụtaghị ụmụ, nwanne ya nwoke aghaghị ịkpọrọ nwunye ya lụwa wee mụtara nwanne ya nwoke nwa.’+