Diuterọnọmi 16:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 “Ị ga-ahọpụtara onwe gị ndị ikpe+ na ndị isi+ n’ime obodo gị ndị Jehova bụ́ Chineke gị na-enye gị n’ebo n’ebo, ha ga-ekpekwa ndị Izrel ikpe n’ezi omume. Diuterọnọmi 21:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 nna ya na nne ya ga-ejide ya wee kpọpụtara ya ndị okenye obodo ya n’ọnụ ụzọ ámá obodo ya,+ Diuterọnọmi 22:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 nna nwa agbọghọ ahụ na nne ya ga-ewepụtakwa ihe na-egosi na nwa agbọghọ ahụ amaghị nwoke wee gosi ndị okenye obodo n’ọnụ ụzọ ámá;+ Diuterọnọmi 25:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 “Ma ọ bụrụ na nwoke ahụ enweghị mmasị ịkpọrọ nwunye nwanne ya nwụrụ anwụ, nwunye nwanne ya ahụ nwụrụ anwụ ga-agakwuru ndị okenye+ n’ọnụ ụzọ ámá wee sị, ‘Nwanne di m ajụwo ime ka aha nwanne ya nwoke dịgide n’Izrel. O kweghị ekuchi m.’
18 “Ị ga-ahọpụtara onwe gị ndị ikpe+ na ndị isi+ n’ime obodo gị ndị Jehova bụ́ Chineke gị na-enye gị n’ebo n’ebo, ha ga-ekpekwa ndị Izrel ikpe n’ezi omume.
15 nna nwa agbọghọ ahụ na nne ya ga-ewepụtakwa ihe na-egosi na nwa agbọghọ ahụ amaghị nwoke wee gosi ndị okenye obodo n’ọnụ ụzọ ámá;+
7 “Ma ọ bụrụ na nwoke ahụ enweghị mmasị ịkpọrọ nwunye nwanne ya nwụrụ anwụ, nwunye nwanne ya ahụ nwụrụ anwụ ga-agakwuru ndị okenye+ n’ọnụ ụzọ ámá wee sị, ‘Nwanne di m ajụwo ime ka aha nwanne ya nwoke dịgide n’Izrel. O kweghị ekuchi m.’