Ilu 11:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Onye obiọma* na-emeso mkpụrụ obi ya mmeso ọma,+ ma onye obi tara mmiri na-ewetara anụ ahụ́ ya nsogbu.+ Ilu 19:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ihe a na-achọsi ike n’ime mmadụ bụ obiọma* ya;+ onye dara ogbenye kakwa onye ụgha mma.+
17 Onye obiọma* na-emeso mkpụrụ obi ya mmeso ọma,+ ma onye obi tara mmiri na-ewetara anụ ahụ́ ya nsogbu.+