Jenesis 23:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 bụ nke Ebreham, dị ka ala ọ zụrụ azụ n’ihu ụmụ Het n’etiti ndị niile na-abanye n’ọnụ ụzọ ámá obodo ya.+ Jeremaya 32:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 M wee dee ya n’akwụkwọ nkwekọrịta,+ kaakwa ya akara,+ m kpọkwara ndị akaebe+ mgbe m na-atụ ego ahụ n’ihe ọ̀tụ̀tụ̀.+
18 bụ nke Ebreham, dị ka ala ọ zụrụ azụ n’ihu ụmụ Het n’etiti ndị niile na-abanye n’ọnụ ụzọ ámá obodo ya.+
10 M wee dee ya n’akwụkwọ nkwekọrịta,+ kaakwa ya akara,+ m kpọkwara ndị akaebe+ mgbe m na-atụ ego ahụ n’ihe ọ̀tụ̀tụ̀.+