Jenesis 46:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ụmụ ndị ikom Juda+ bụ Ea+ na Onan+ na Shila+ na Pirez+ na Zira.+ Otú ọ dị, Ea na Onan nwụrụ n’ala Kenan.+ Ụmụ ndị ikom Pirez wee bụrụ Hezrọn+ na Hemọl.+ Ọnụ Ọgụgụ 26:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ndị a wee bụrụ ndị ikom Pirez: Ụmụ Hezrọn+ bụ́ ndị ezinụlọ ụmụ Hezrọn; ụmụ Hemọl+ bụ́ ndị ezinụlọ ụmụ Hemọl. 1 Ihe E Mere 2:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ụmụ Pirez bụ Hezrọn na Hemọl.+
12 Ụmụ ndị ikom Juda+ bụ Ea+ na Onan+ na Shila+ na Pirez+ na Zira.+ Otú ọ dị, Ea na Onan nwụrụ n’ala Kenan.+ Ụmụ ndị ikom Pirez wee bụrụ Hezrọn+ na Hemọl.+
21 Ndị a wee bụrụ ndị ikom Pirez: Ụmụ Hezrọn+ bụ́ ndị ezinụlọ ụmụ Hezrọn; ụmụ Hemọl+ bụ́ ndị ezinụlọ ụmụ Hemọl.