Ndị Ikpe 6:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Mmụọ ozi Jehova wee pụta ìhè n’ihu ya, sị ya: “Jehova nọnyeere gị,+ gị nwoke dị ike, nke bụkwa dike.” 2 Timoti 4:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ka Onyenwe anyị nọnyere mmụọ ị na-egosi.+ Ka obiọma ya na-erughịrị mmadụ dịnyere unu.
12 Mmụọ ozi Jehova wee pụta ìhè n’ihu ya, sị ya: “Jehova nọnyeere gị,+ gị nwoke dị ike, nke bụkwa dike.”