Abụ Ọma 45:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ada, gee ntị, lee anya, tọọ ntị n’ala;Chefuokwa ndị gị nakwa ụlọ nna gị.+