Ndị Ikpe 19:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ha wee nọdụ ala, ha abụọ wee malite irikọ ihe na ịṅụkọ ihe ọṅụṅụ; e mesịa, nna nwa agbọghọ ahụ gwara nwoke ahụ, sị: “Biko, nọrọ ka chi bọọ,+ meekwa onwe gị obi ụtọ.”+ Abụ Ọma 104:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Na mmanya nke na-eme ka obi mmadụ ṅụrịa ọṅụ,+Iji mee ka ihu mmadụ na-egbu maramara n’ihi mmanụ,+Nakwa nri nke na-enye obi mmadụ ume.+ Ekliziastis 3:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 nakwa ka onye ọ bụla na-eri ihe, na-aṅụ ihe ọṅụṅụ, na-ahụkwa ihe ọma n’ihi ịrụsi ọrụ ike ya niile.+ Ọ bụ onyinye Chineke.+ Ekliziastis 10:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ihe oriri na-eme ka ndị ọrụ na-achị ọchị, mmanya na-emekwa ka ndụ bụrụ ihe obi ụtọ;+ ma ego na-egbo mkpa niile.+
6 Ha wee nọdụ ala, ha abụọ wee malite irikọ ihe na ịṅụkọ ihe ọṅụṅụ; e mesịa, nna nwa agbọghọ ahụ gwara nwoke ahụ, sị: “Biko, nọrọ ka chi bọọ,+ meekwa onwe gị obi ụtọ.”+
15 Na mmanya nke na-eme ka obi mmadụ ṅụrịa ọṅụ,+Iji mee ka ihu mmadụ na-egbu maramara n’ihi mmanụ,+Nakwa nri nke na-enye obi mmadụ ume.+
13 nakwa ka onye ọ bụla na-eri ihe, na-aṅụ ihe ọṅụṅụ, na-ahụkwa ihe ọma n’ihi ịrụsi ọrụ ike ya niile.+ Ọ bụ onyinye Chineke.+
19 Ihe oriri na-eme ka ndị ọrụ na-achị ọchị, mmanya na-emekwa ka ndụ bụrụ ihe obi ụtọ;+ ma ego na-egbo mkpa niile.+